Na 2025, a hụrụ ihe onyonyo Victor Ogbuja onye e kwuru na aka ya dị na ndina n'ike a dinara Ochanya mana ndị uweojii anwụchighị onye ahụ maọbụ kpụpụ ya ụlọikpe.