Onyeisi ọchịchị ndịagha mba Chad bụ Mahamat Déby eturula ugo na ntụliaka onyeisiala e mere na mba ahụ. Dika ozi si n'aka ụlọọrụ na-ahụ maka ntụliaka siri kwụ, Generalụ Déby ji vootu dị pasentị 61.3% ...